Matiu 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ìgwè mmadụ ahụ, ma ndị na-aga ya n’ihu ma ndị na-eso ya n’azụ, nọ na-eti mkpu, sị: “Biko, zọpụta+ Nwa Devid!+ Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ!+ Zọpụta ya, biko, n’ebe kasị elu!”+ Matiu 23:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 N’ihi na ana m asị unu, unu agaghị ahụ m ma ọlị malite ugbu a ruo mgbe unu ga-asị, ‘Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ!”’+ Mak 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị na-aga n’ihu na ndị na-abịa n’azụ nọ na-eti mkpu, sị: “Biko, zọpụta ya!+ Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ!+ Luk 19:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 sị: “Onye a gọzịrị agọzi ka Onye ahụ nke na-abịa dị ka Eze n’aha Jehova bụ!+ Ka udo dịrị n’eluigwe, ka otuto dịrịkwa n’ebe kasị elu!”+
9 Ma ìgwè mmadụ ahụ, ma ndị na-aga ya n’ihu ma ndị na-eso ya n’azụ, nọ na-eti mkpu, sị: “Biko, zọpụta+ Nwa Devid!+ Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ!+ Zọpụta ya, biko, n’ebe kasị elu!”+
39 N’ihi na ana m asị unu, unu agaghị ahụ m ma ọlị malite ugbu a ruo mgbe unu ga-asị, ‘Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ!”’+
9 Ndị na-aga n’ihu na ndị na-abịa n’azụ nọ na-eti mkpu, sị: “Biko, zọpụta ya!+ Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ!+
38 sị: “Onye a gọzịrị agọzi ka Onye ahụ nke na-abịa dị ka Eze n’aha Jehova bụ!+ Ka udo dịrị n’eluigwe, ka otuto dịrịkwa n’ebe kasị elu!”+