Ọpụpụ 33:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma ọ sịrị: “M ga-agafe n’ihu gị ma mee ka ị hụ otú m si dị mma. M ga-akọsakwa aha m bụ́ Jehova n’ihu gị.+ Onye m chọrọ imere amara ka m ga-emere amara. Onye m chọkwara imere ebere ka m ga-emere ebere.”+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 33:19 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2019, p. 26
19 Ma ọ sịrị: “M ga-agafe n’ihu gị ma mee ka ị hụ otú m si dị mma. M ga-akọsakwa aha m bụ́ Jehova n’ihu gị.+ Onye m chọrọ imere amara ka m ga-emere amara. Onye m chọkwara imere ebere ka m ga-emere ebere.”+