Ndị Rom 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na, n’ezie, mgbe anyị ka bụ ndị na-adịghị ike,+ Kraịst nwụrụ n’oge a kara aka maka ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke.+ Ndị Rom 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na ọ bụrụ na ịchụpụ+ ha ga-eme ka ụwa na Chineke dị ná mma,+ gịnị ka ịnabata ha ga-abụ ma ọ́ bụghị isi ná ndị nwụrụ anwụ wee dị ndụ? 1 Jọn 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụ àjà+ ime udo+ maka mmehie anyị,+ ma ọ bụghị naanị maka mmehie anyị,+ kama, ọ bụkwa maka mmehie nke ụwa dum.+
6 N’ihi na, n’ezie, mgbe anyị ka bụ ndị na-adịghị ike,+ Kraịst nwụrụ n’oge a kara aka maka ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke.+
15 N’ihi na ọ bụrụ na ịchụpụ+ ha ga-eme ka ụwa na Chineke dị ná mma,+ gịnị ka ịnabata ha ga-abụ ma ọ́ bụghị isi ná ndị nwụrụ anwụ wee dị ndụ?
2 Ọ bụ àjà+ ime udo+ maka mmehie anyị,+ ma ọ bụghị naanị maka mmehie anyị,+ kama, ọ bụkwa maka mmehie nke ụwa dum.+