Zekaraya 10:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị Ifrem ga-adị ka dike n’agha. Obi ga-atọ ha ụtọ ka à ga-asị na ha ṅụrụ mmanya.+ Ụmụ ha ga-ahụ ihe a ma ṅụrịa ọṅụ. Obi ha ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jehova.+
7 Ndị Ifrem ga-adị ka dike n’agha. Obi ga-atọ ha ụtọ ka à ga-asị na ha ṅụrụ mmanya.+ Ụmụ ha ga-ahụ ihe a ma ṅụrịa ọṅụ. Obi ha ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jehova.+