Zekaraya 9:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-echebe ha. Ha ga-emeri ndị iro ha ndị ji èbè* na-agba ha nkume.+ Ha ga-aṅụrị ọṅụ ma na-eti mkpu ka à ga-asị na ha ṅụrụ mmanya. Ha ga-adị ka efere mmanya juru,Dịkwa ka akụkụ ebe ịchụàjà nke ọbara juru na ya.+
15 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-echebe ha. Ha ga-emeri ndị iro ha ndị ji èbè* na-agba ha nkume.+ Ha ga-aṅụrị ọṅụ ma na-eti mkpu ka à ga-asị na ha ṅụrụ mmanya. Ha ga-adị ka efere mmanya juru,Dịkwa ka akụkụ ebe ịchụàjà nke ọbara juru na ya.+