Abụ Ọma 40:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Obi ụtọ na-adịrị nwoke nke tụkwasịrị Jehova obi,+Nke na-adịghị echigharịkwuru ndị isi ike,Ma ọ bụ ndị na-adaba n’ụgha.+ Abụ Ọma 62:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile.+Wụpụnụ obi unu n’ihu ya dị ka mmiri.+Chineke bụụrụ anyị ebe mgbaba.+ Sila. Jeremaya 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Onye a bụrụ ọnụ ka dimkpa nke tụkwasịrị mmadụ obi bụ,+ nke dabeere n’ogwe aka bụ́ anụ ahụ́,+ nke wepụrụ obi ya n’ebe Jehova nọ.+
4 Obi ụtọ na-adịrị nwoke nke tụkwasịrị Jehova obi,+Nke na-adịghị echigharịkwuru ndị isi ike,Ma ọ bụ ndị na-adaba n’ụgha.+
8 Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile.+Wụpụnụ obi unu n’ihu ya dị ka mmiri.+Chineke bụụrụ anyị ebe mgbaba.+ Sila.
5 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Onye a bụrụ ọnụ ka dimkpa nke tụkwasịrị mmadụ obi bụ,+ nke dabeere n’ogwe aka bụ́ anụ ahụ́,+ nke wepụrụ obi ya n’ebe Jehova nọ.+