-
Ezikiel 6:9Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
9 Ndị unu lanahụrụ alanahụ ga-echeta m n’etiti mba niile a dọọrọ ha n’agha laa,+ n’ihi na obi ha nke na-akwa iko, nke gbakụtara m azụ,+ nakwa anya ha nke na-eso arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị ka ha na ha wee kwaa iko,+ emewo ka m nwee oké mwute; ihu ha ga-egosi na ihere onwe ha na-eme ha n’ihi ihe ọjọọ ha meworo n’ihe arụ ha niile.+
-