30“Ọ ga-erukwa na mgbe okwu a niile ga-emezu n’isi gị, bụ́ ngọzi+ na nkọcha+ m debere n’ihu gị, mgbe ị nọ ná mba niile Jehova bụ́ Chineke gị chụgara+ gị cheta ha,+
16 M ga-emekwa ka mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe gbufọ ndị ikom ole na ole n’ime ha,+ ka ha wee kọọ ihe arụ+ ha niile n’etiti mba dị iche iche ha ga-abanye;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.”