Ezikiel 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M wee banye n’etiti ndị ahụ a dọtara n’agha nọ na Tel-ebib, bụ́ ndị bi+ n’akụkụ osimiri Kiba,+ m wee biri n’ebe ha bi; m wee bie ebe ahụ ụbọchị asaa. Enwere m ihe ijuanya mgbe m nọ n’etiti ha.+
15 M wee banye n’etiti ndị ahụ a dọtara n’agha nọ na Tel-ebib, bụ́ ndị bi+ n’akụkụ osimiri Kiba,+ m wee biri n’ebe ha bi; m wee bie ebe ahụ ụbọchị asaa. Enwere m ihe ijuanya mgbe m nọ n’etiti ha.+