Diuterọnọmi 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 ngọzi, ma ọ bụrụhaala na unu erube isi n’iwu Jehova bụ́ Chineke unu,+ bụ́ ndị m na-enye unu taa; Diuterọnọmi 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ngọzi a niile ga-abịakwara gị ma chụkwute gị,+ n’ihi na ị na-ege ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị: