Diuterọnọmi 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i gee nnọọ ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile m na-enye gị taa,+ Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ị dị elu karịa mba niile ọzọ dị n’ụwa.+ Abụ Ọma 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E jiriwokwa ha dọọ ohu gị aka ná ntị;+Idebe ha na-eweta ụgwọ ọrụ dị ukwuu.+ Aịzaya 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụrụ na unu ekwe gee ntị, unu ga-eri ihe ọma dị n’ala a.+
28 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i gee nnọọ ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile m na-enye gị taa,+ Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ị dị elu karịa mba niile ọzọ dị n’ụwa.+