Diuterọnọmi 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ngọzi a niile ga-abịakwara gị ma chụkwute gị,+ n’ihi na ị na-ege ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị: Joel 2:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Unu ga-eri ihe, rijuo afọ,+ unu aghaghịkwa ito aha Jehova bụ́ Chineke unu,+ bụ́ onye mewooro unu ihe ndị dị ebube;+ ihere agaghịkwa eme ndị m ruo mgbe ebighị ebi.+
26 Unu ga-eri ihe, rijuo afọ,+ unu aghaghịkwa ito aha Jehova bụ́ Chineke unu,+ bụ́ onye mewooro unu ihe ndị dị ebube;+ ihere agaghịkwa eme ndị m ruo mgbe ebighị ebi.+