Abụ Ọma 37:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihere agaghị eme ha n’oge ọdachi,+Afọ ga-ejukwa ha n’oge ụnwụ.+ Zefanaya 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ụbọchị ahụ, ihere agaghị eme gị n’ihi mmehie niile i mere megide m,+ n’ihi na ọ bụ mgbe ahụ ka m ga-ewepụ ndị gị dị mpako n’etiti gị;+ ị gakwaghị adị mpako n’ugwu nsọ m.+ Ndị Rom 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 olileanya ahụ adịghịkwa eduga ná mmechuihu;+ n’ihi na a wụsawo ịhụnanya nke Chineke+ n’obi anyị+ site na mmụọ nsọ+ nke e nyere anyị.
11 N’ụbọchị ahụ, ihere agaghị eme gị n’ihi mmehie niile i mere megide m,+ n’ihi na ọ bụ mgbe ahụ ka m ga-ewepụ ndị gị dị mpako n’etiti gị;+ ị gakwaghị adị mpako n’ugwu nsọ m.+
5 olileanya ahụ adịghịkwa eduga ná mmechuihu;+ n’ihi na a wụsawo ịhụnanya nke Chineke+ n’obi anyị+ site na mmụọ nsọ+ nke e nyere anyị.