2 Ndị Kọrịnt 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ kawokwa anyị akara+ ya, nyekwa anyị ihe àmà+ nke ihe gaje ịbịa, ya bụ, mmụọ nsọ,+ n’ime obi anyị. Ndị Galeshia 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ebe ọ bụ na unu bụ ụmụ, Chineke ezitewo mmụọ+ nke Ọkpara ya n’ime obi anyị, ọ na-etikwa mkpu, sị: “Aba, Nna!”+
22 Ọ kawokwa anyị akara+ ya, nyekwa anyị ihe àmà+ nke ihe gaje ịbịa, ya bụ, mmụọ nsọ,+ n’ime obi anyị.
6 Ma ebe ọ bụ na unu bụ ụmụ, Chineke ezitewo mmụọ+ nke Ọkpara ya n’ime obi anyị, ọ na-etikwa mkpu, sị: “Aba, Nna!”+