Mak 14:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee gaa n’ihu ịsị: “Aba, Nna,+ ihe niile kwere omume n’ebe ị nọ; wepụ iko a n’ebe m nọ. Ma ọ bụghị ihe m chọrọ, kama ihe ị chọrọ.”+ Ndị Rom 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na unu anataghị mmụọ nke ịnọ n’ohu, nke na-akpata egwu+ ọzọ, kama unu natara mmụọ+ nke ịbụ ndị e doro+ dị ka ụmụ, bụ́ mmụọ nke anyị sitere na ya na-eti mkpu, sị: “Aba,+ Nna!”
36 O wee gaa n’ihu ịsị: “Aba, Nna,+ ihe niile kwere omume n’ebe ị nọ; wepụ iko a n’ebe m nọ. Ma ọ bụghị ihe m chọrọ, kama ihe ị chọrọ.”+
15 N’ihi na unu anataghị mmụọ nke ịnọ n’ohu, nke na-akpata egwu+ ọzọ, kama unu natara mmụọ+ nke ịbụ ndị e doro+ dị ka ụmụ, bụ́ mmụọ nke anyị sitere na ya na-eti mkpu, sị: “Aba,+ Nna!”