Ndị Rom 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na unu anataghị mmụọ nke ịnọ n’ohu, nke na-akpata egwu+ ọzọ, kama unu natara mmụọ+ nke ịbụ ndị e doro+ dị ka ụmụ, bụ́ mmụọ nke anyị sitere na ya na-eti mkpu, sị: “Aba,+ Nna!” Ndị Galeshia 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ebe ọ bụ na unu bụ ụmụ, Chineke ezitewo mmụọ+ nke Ọkpara ya n’ime obi anyị, ọ na-etikwa mkpu, sị: “Aba, Nna!”+
15 N’ihi na unu anataghị mmụọ nke ịnọ n’ohu, nke na-akpata egwu+ ọzọ, kama unu natara mmụọ+ nke ịbụ ndị e doro+ dị ka ụmụ, bụ́ mmụọ nke anyị sitere na ya na-eti mkpu, sị: “Aba,+ Nna!”
6 Ma ebe ọ bụ na unu bụ ụmụ, Chineke ezitewo mmụọ+ nke Ọkpara ya n’ime obi anyị, ọ na-etikwa mkpu, sị: “Aba, Nna!”+