Jọn 14:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+ Ndị Rom 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 olileanya ahụ adịghịkwa eduga ná mmechuihu;+ n’ihi na a wụsawo ịhụnanya nke Chineke+ n’obi anyị+ site na mmụọ nsọ+ nke e nyere anyị.
26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+
5 olileanya ahụ adịghịkwa eduga ná mmechuihu;+ n’ihi na a wụsawo ịhụnanya nke Chineke+ n’obi anyị+ site na mmụọ nsọ+ nke e nyere anyị.