Luk 22:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 sị: “Nna, ọ bụrụ na ị chọọ, wepụ iko a n’ebe m nọ. Ka o sina dị, ka uche gị mee,+ ọ bụghị nke m.”+ Jọn 6:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 n’ihi na esi m n’eluigwe bịa+ ime, ọ bụghị uche m, kama uche onye zitere m.+ Ndị Hibru 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge Kraịst bụ anụ ahụ́, o ji ibesi ákwá ike+ na anya mmiri kpesie ekpere ike ma rịọ Onye ahụ nke nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ,+ a nụkwara olu ya n’ihi na ọ tụrụ egwu Chineke.+
42 sị: “Nna, ọ bụrụ na ị chọọ, wepụ iko a n’ebe m nọ. Ka o sina dị, ka uche gị mee,+ ọ bụghị nke m.”+
7 N’oge Kraịst bụ anụ ahụ́, o ji ibesi ákwá ike+ na anya mmiri kpesie ekpere ike ma rịọ Onye ahụ nke nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ,+ a nụkwara olu ya n’ihi na ọ tụrụ egwu Chineke.+