Matiu 26:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Mgbe ọ gatụrụ n’ihu, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpee ekpere,+ sị: “Nna m, ọ bụrụ na o kwere omume, ka iko a+ gabiga m. Ma, ọ bụghị dị ka m si chọọ,+ kama dị ka i si chọọ.”+ Jọn 12:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ dị ihe na-echegbu mkpụrụ obi m ugbu a,+ gịnịkwa ka m ga-ekwu? Nna, zọpụta m n’oge awa a.+ Otú o sina dị, ọ bụ nke a mere m ji bịaruo n’oge awa a.
39 Mgbe ọ gatụrụ n’ihu, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpee ekpere,+ sị: “Nna m, ọ bụrụ na o kwere omume, ka iko a+ gabiga m. Ma, ọ bụghị dị ka m si chọọ,+ kama dị ka i si chọọ.”+
27 Ọ dị ihe na-echegbu mkpụrụ obi m ugbu a,+ gịnịkwa ka m ga-ekwu? Nna, zọpụta m n’oge awa a.+ Otú o sina dị, ọ bụ nke a mere m ji bịaruo n’oge awa a.