Matiu 26:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Mgbe ọ gatụrụ n’ihu, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpee ekpere,+ sị: “Nna m, ọ bụrụ na o kwere omume, ka iko a+ gabiga m. Ma, ọ bụghị dị ka m si chọọ,+ kama dị ka i si chọọ.”+ Mak 14:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 O wee pụọ ọzọ ma kpee ekpere, kwuo otu okwu ahụ.+
39 Mgbe ọ gatụrụ n’ihu, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpee ekpere,+ sị: “Nna m, ọ bụrụ na o kwere omume, ka iko a+ gabiga m. Ma, ọ bụghị dị ka m si chọọ,+ kama dị ka i si chọọ.”+