Joel 2:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’eziokwu, unu ga-eri ihe, rijuo afọ.+ Unu ga-etokwa aha Jehova bụ́ Chineke unu,+Onye meere unu ihe ndị dị ebube. A gaghị eme ka ihere mee ndị m ọzọ.+
26 N’eziokwu, unu ga-eri ihe, rijuo afọ.+ Unu ga-etokwa aha Jehova bụ́ Chineke unu,+Onye meere unu ihe ndị dị ebube. A gaghị eme ka ihere mee ndị m ọzọ.+