10 Ugbu a, ewetala m mkpụrụ mbụ nke ihe ala Jehova nyere m mepụtara.’+
“Ị ga-ebusa ha n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị ma kpọọ isiala n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị. 11 Ị ga-aṅụrịzi ọṅụ maka ihe ọma niile Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị na ezinụlọ gị, gị na onye Livaị na onye mbịarambịa nke bi n’obodo unu.+