Jeremaya 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụrụ na unu anụghị ya,+ mkpụrụ obi m ga-ebe ákwá n’ebe zoro ezo n’ihi nganga unu, bepụtakwa anya mmiri; anya mmiri ga-esikwa m n’anya na-asọdata,+ n’ihi na a dọrọwo ìgwè atụrụ+ Jehova n’agha. Abụ Ákwá 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M na-akwara ihe ndị a ákwá.+ Anya mmiri na-agbapụta m n’anya.+N’ihi na onye nkasi obi nọ m n’ebe dị anya, bụ́ onye ga-eme ka mkpụrụ obi m nwee ume.Ụmụ m aghọwo ndị e mere ka ha tọgbọrọ n’efu,+ n’ihi na onye iro ebuliwo onwe ya elu.+ Daniel 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee chee ihu m+ n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, ka m jiri ekpere+ na arịrịọ na ibu ọnụ na ákwà iru uju na ntụ chọọ ya.+
17 Ọ bụrụ na unu anụghị ya,+ mkpụrụ obi m ga-ebe ákwá n’ebe zoro ezo n’ihi nganga unu, bepụtakwa anya mmiri; anya mmiri ga-esikwa m n’anya na-asọdata,+ n’ihi na a dọrọwo ìgwè atụrụ+ Jehova n’agha.
16 M na-akwara ihe ndị a ákwá.+ Anya mmiri na-agbapụta m n’anya.+N’ihi na onye nkasi obi nọ m n’ebe dị anya, bụ́ onye ga-eme ka mkpụrụ obi m nwee ume.Ụmụ m aghọwo ndị e mere ka ha tọgbọrọ n’efu,+ n’ihi na onye iro ebuliwo onwe ya elu.+
3 M wee chee ihu m+ n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, ka m jiri ekpere+ na arịrịọ na ibu ọnụ na ákwà iru uju na ntụ chọọ ya.+