47 anya ewee doo ha n’ala ebe a dọọrọ ha n’agha laa,+ ha ewee lọghachi+ ma rịọ gị arịrịọ+ ka i meere ha amara n’ala ndị dọọrọ ha n’agha,+ sị, ‘Anyị emehiewo+ ma jehie,+ anyị emewo ajọ omume’;+
9 Mgbe unu laghachikwutere m,+ debekwa ihe niile m nyere n’iwu+ ma mee ha,+ ọ bụrụgodị na ndị unu a chụsasịrị achụsasị nọ na nsọtụ eluigwe, m ga-esi n’ebe ahụ chịkọta+ ha, kpọlatakwa ha+ n’ebe ahụ m họọrọ ime ka aha m biri na ya.’+