Ezikiel 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 n’ụkpụrụ m ka ọ na-eje ije,+ ọ na-edebekwa mkpebi ikpe m iji mee ihe n’eziokwu,+ ọ bụ onye ezi omume.+ Ọ ga-anọgide na-adị ndụ,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
9 n’ụkpụrụ m ka ọ na-eje ije,+ ọ na-edebekwa mkpebi ikpe m iji mee ihe n’eziokwu,+ ọ bụ onye ezi omume.+ Ọ ga-anọgide na-adị ndụ,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.