Diuterọnọmi 30:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 “Mgbe okwu a niile ga-emezu n’isi unu, ya bụ, ngọzi na ọbụbụ ọnụ nke m gwara unu ka unu họrọ otu n’ime ha,+ unu echetazie ha+ mgbe unu nọ ná mba niile Jehova bụ́ Chineke unu chụgara unu,+
30 “Mgbe okwu a niile ga-emezu n’isi unu, ya bụ, ngọzi na ọbụbụ ọnụ nke m gwara unu ka unu họrọ otu n’ime ha,+ unu echetazie ha+ mgbe unu nọ ná mba niile Jehova bụ́ Chineke unu chụgara unu,+