Diuterọnọmi 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Ọ ga-erukwa na mgbe okwu a niile ga-emezu n’isi gị, bụ́ ngọzi+ na nkọcha+ m debere n’ihu gị, mgbe ị nọ ná mba niile Jehova bụ́ Chineke gị chụgara+ gị cheta ha,+
30 “Ọ ga-erukwa na mgbe okwu a niile ga-emezu n’isi gị, bụ́ ngọzi+ na nkọcha+ m debere n’ihu gị, mgbe ị nọ ná mba niile Jehova bụ́ Chineke gị chụgara+ gị cheta ha,+