Abụ Ọma 146:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu atụkwasịla ndị a ma ama obi,+Unu atụkwasịkwala nwa nke mmadụ obi, bụ́ onye ọ na-adịghị nzọpụta dị n’aka ya.+ Jeremaya 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Onye a bụrụ ọnụ ka dimkpa nke tụkwasịrị mmadụ obi bụ,+ nke dabeere n’ogwe aka bụ́ anụ ahụ́,+ nke wepụrụ obi ya n’ebe Jehova nọ.+ Abụ Ákwá 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Anya akpọọla anyị ebe anyị nọ na-ele anya n’efu maka enyemaka.+Mgbe anyị na-elegharị anya, anyị elekwasịwo anya ná mba nke na-apụghị iweta nzọpụta.+
3 Unu atụkwasịla ndị a ma ama obi,+Unu atụkwasịkwala nwa nke mmadụ obi, bụ́ onye ọ na-adịghị nzọpụta dị n’aka ya.+
5 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Onye a bụrụ ọnụ ka dimkpa nke tụkwasịrị mmadụ obi bụ,+ nke dabeere n’ogwe aka bụ́ anụ ahụ́,+ nke wepụrụ obi ya n’ebe Jehova nọ.+
17 Anya akpọọla anyị ebe anyị nọ na-ele anya n’efu maka enyemaka.+Mgbe anyị na-elegharị anya, anyị elekwasịwo anya ná mba nke na-apụghị iweta nzọpụta.+