Abụ Ọma 118:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ dị mma ịgbaba n’ime Jehova+Karịa ịtụkwasị mmadụ obi.+ Aịzaya 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Maka ọdịmma unu, hapụnụ mmadụ, bụ́ onye na-eji imi ya eku ume,+ n’ihi na ọ̀ bụ gịnị mere a ga-eji jiri ya kpọrọ ihe?+ Jeremaya 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Onye a bụrụ ọnụ ka dimkpa nke tụkwasịrị mmadụ obi bụ,+ nke dabeere n’ogwe aka bụ́ anụ ahụ́,+ nke wepụrụ obi ya n’ebe Jehova nọ.+
22 Maka ọdịmma unu, hapụnụ mmadụ, bụ́ onye na-eji imi ya eku ume,+ n’ihi na ọ̀ bụ gịnị mere a ga-eji jiri ya kpọrọ ihe?+
5 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Onye a bụrụ ọnụ ka dimkpa nke tụkwasịrị mmadụ obi bụ,+ nke dabeere n’ogwe aka bụ́ anụ ahụ́,+ nke wepụrụ obi ya n’ebe Jehova nọ.+