Job 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Gịnị ka mmadụ efu bụ+ nke na ị na-azụlite ya,Na ị na-etinye obi gị n’ebe ọ nọ, Abụ Ọma 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gịnị ka mmadụ efu bụ,+ nke mere i ji na-echeta ya,+Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ, nke mere i ji na-elekọta ya?+
17 Gịnị ka mmadụ efu bụ+ nke na ị na-azụlite ya,Na ị na-etinye obi gị n’ebe ọ nọ, Abụ Ọma 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gịnị ka mmadụ efu bụ,+ nke mere i ji na-echeta ya,+Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ, nke mere i ji na-elekọta ya?+
4 Gịnị ka mmadụ efu bụ,+ nke mere i ji na-echeta ya,+Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ, nke mere i ji na-elekọta ya?+