Abụ Ọma 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gịnị ka mmadụ efu bụ,+ nke mere i ji na-echeta ya,+Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ, nke mere i ji na-elekọta ya?+ Abụ Ọma 103:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ụbọchị ndụ nke mmadụ efu yiri nke ahịhịa ndụ;+Ọ na-awa okooko dị ka okooko osisi dị n’ọhịa.+ Abụ Ọma 144:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, gịnị ka mmadụ bụ na i ji ya kpọrọ ihe,+Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ efu+ bụ na ị na-echeta ya? Ndị Hibru 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma otu onye àmà nyere ihe àmà n’otu ebe, sị: “Gịnị ka mmadụ bụ, nke mere i ji na-echeta ya,+ gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ, nke mere i ji na-elekọta ya?+
4 Gịnị ka mmadụ efu bụ,+ nke mere i ji na-echeta ya,+Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ, nke mere i ji na-elekọta ya?+
6 Ma otu onye àmà nyere ihe àmà n’otu ebe, sị: “Gịnị ka mmadụ bụ, nke mere i ji na-echeta ya,+ gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ, nke mere i ji na-elekọta ya?+