Job 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Gịnị ka mmadụ efu bụ+ nke na ị na-azụlite ya,Na ị na-etinye obi gị n’ebe ọ nọ,