Abụ Ọma 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gịnị ka mmadụ efu bụ,+ nke mere i ji na-echeta ya,+Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ, nke mere i ji na-elekọta ya?+ Abụ Ọma 144:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, gịnị ka mmadụ bụ na i ji ya kpọrọ ihe,+Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ efu+ bụ na ị na-echeta ya?
4 Gịnị ka mmadụ efu bụ,+ nke mere i ji na-echeta ya,+Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ, nke mere i ji na-elekọta ya?+