Abụ Ọma 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka i wee kpee nwa na-enweghị nna na onye e gburu mmụọ ya ikpe,+Ka mmadụ efu nke nọ n’ụwa wee ghara ime ka a maa jijiji ọzọ.+ Abụ Ọma 104:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Na mmanya nke na-eme ka obi mmadụ ṅụrịa ọṅụ,+Iji mee ka ihu mmadụ na-egbu maramara n’ihi mmanụ,+Nakwa nri nke na-enye obi mmadụ ume.+
18 Ka i wee kpee nwa na-enweghị nna na onye e gburu mmụọ ya ikpe,+Ka mmadụ efu nke nọ n’ụwa wee ghara ime ka a maa jijiji ọzọ.+
15 Na mmanya nke na-eme ka obi mmadụ ṅụrịa ọṅụ,+Iji mee ka ihu mmadụ na-egbu maramara n’ihi mmanụ,+Nakwa nri nke na-enye obi mmadụ ume.+