Abụ Ọma 144:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova, gịnị ka mmadụ bụ nke mere i ji na-eche banyere ya? Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ efu bụ nke mere i ji na-elebara ya anya?+
3 Jehova, gịnị ka mmadụ bụ nke mere i ji na-eche banyere ya? Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ efu bụ nke mere i ji na-elebara ya anya?+