Abụ Ọma 144:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, gịnị ka mmadụ bụ na i ji ya kpọrọ ihe,+Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ efu+ bụ na ị na-echeta ya?