Ndị Hibru 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma otu onye gbara àmà n’otu ebe, sị: “Gịnị ka mmadụ bụ nke mere i ji na-echeta ya? Ma ọ bụ, gịnị ka nwa nke mmadụ bụ nke mere i ji na-elekọta ya?+
6 Ma otu onye gbara àmà n’otu ebe, sị: “Gịnị ka mmadụ bụ nke mere i ji na-echeta ya? Ma ọ bụ, gịnị ka nwa nke mmadụ bụ nke mere i ji na-elekọta ya?+