Ndị Hibru 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma otu onye àmà nyere ihe àmà n’otu ebe, sị: “Gịnị ka mmadụ bụ, nke mere i ji na-echeta ya,+ gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ, nke mere i ji na-elekọta ya?+
6 Ma otu onye àmà nyere ihe àmà n’otu ebe, sị: “Gịnị ka mmadụ bụ, nke mere i ji na-echeta ya,+ gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ, nke mere i ji na-elekọta ya?+