2 Ndị Eze 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ dịghịkwa mgbe ọzọ+ eze Ijipt pụtara n’ala ya,+ n’ihi na eze Babịlọn weere ihe niile bụ́ nke eze Ijipt,+ malite na ndagwurugwu+ Ijipt ruo n’osimiri Yufretis.+ Aịzaya 20:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha ga-atụ ụjọ, ihere Itiopia bụ́ olileanya ha+ nakwa Ijipt bụ́ ịma mma ha+ ga-eme ha. Abụ Ákwá 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Akpọkuwo m ndị niile hụrụ m n’anya nke ukwuu.+ Ha aghọwo m aghụghọ.Ndị nchụàjà m na ndị agadi m ekubiwo ume n’ime obodo,+Mgbe ha na-achọgharị ihe ha ga-eri ka mkpụrụ obi ha nwee ume.+
7 Ọ dịghịkwa mgbe ọzọ+ eze Ijipt pụtara n’ala ya,+ n’ihi na eze Babịlọn weere ihe niile bụ́ nke eze Ijipt,+ malite na ndagwurugwu+ Ijipt ruo n’osimiri Yufretis.+
19 Akpọkuwo m ndị niile hụrụ m n’anya nke ukwuu.+ Ha aghọwo m aghụghọ.Ndị nchụàjà m na ndị agadi m ekubiwo ume n’ime obodo,+Mgbe ha na-achọgharị ihe ha ga-eri ka mkpụrụ obi ha nwee ume.+