Abụ Ọma 128:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Hụkwa ụmụ ụmụ gị.+Ka udo dịrị Izrel.+ Ezikiel 37:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘“Mụ na ha ga-agba ọgbụgba ndụ udo;+ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi ka mụ na ha ga-agba.+ M ga-enyekwa ha ala ha ma mee ka ha mụbaa,+ debekwa ebe nsọ m n’etiti ha ruo mgbe ebighị ebi.+ Ndị Galeshia 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị niile ga-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị site n’ụkpụrụ omume a, ka udo na ebere dịkwasị ha, dịkwasịkwa Izrel nke Chineke.+
26 “‘“Mụ na ha ga-agba ọgbụgba ndụ udo;+ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi ka mụ na ha ga-agba.+ M ga-enyekwa ha ala ha ma mee ka ha mụbaa,+ debekwa ebe nsọ m n’etiti ha ruo mgbe ebighị ebi.+
16 Ndị niile ga-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị site n’ụkpụrụ omume a, ka udo na ebere dịkwasị ha, dịkwasịkwa Izrel nke Chineke.+