Abụ Ọma 125:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị na-atụgharị gaa n’ụzọ ha nke gbagọrọ agbagọ,+Jehova ga-ekpochapụ ha na ndị na-eme ihe ọjọọ.+Udo ga-adịrị Izrel.+ Abụ Ọma 128:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Hụkwa ụmụ ụmụ gị.+Ka udo dịrị Izrel.+ Ndị Rom 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, ọ bụghị dị ka à ga-asị na okwu Chineke emezughị.+ N’ihi na ọ bụghị ndị niile si n’Izrel pụta bụ “Izrel” n’ezie.+
5 Ndị na-atụgharị gaa n’ụzọ ha nke gbagọrọ agbagọ,+Jehova ga-ekpochapụ ha na ndị na-eme ihe ọjọọ.+Udo ga-adịrị Izrel.+
6 Otú ọ dị, ọ bụghị dị ka à ga-asị na okwu Chineke emezughị.+ N’ihi na ọ bụghị ndị niile si n’Izrel pụta bụ “Izrel” n’ezie.+