2 Ndị Eze 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ikpeazụ, ọ bịaruru Sameria. O wee na-egbu ndị niile fọdụụrụ Ehab n’ime Sameria, ruo mgbe ọ lara ha n’iyi,+ dị ka okwu Jehova gwara Ịlaịja si dị.+ 2 Ndị Eze 10:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya mere, Jehova sịrị Jihu: “Ebe ọ bụ na i mewo nke ọma n’ime ihe ziri ezi n’anya m,+ i mewokwa ụlọ Ehab+ ihe niile dị m n’obi, ụmụ gị ndị ikom ga-anọkwasịrị gị n’ocheeze Izrel ruo ọgbọ anọ.”+
17 N’ikpeazụ, ọ bịaruru Sameria. O wee na-egbu ndị niile fọdụụrụ Ehab n’ime Sameria, ruo mgbe ọ lara ha n’iyi,+ dị ka okwu Jehova gwara Ịlaịja si dị.+
30 Ya mere, Jehova sịrị Jihu: “Ebe ọ bụ na i mewo nke ọma n’ime ihe ziri ezi n’anya m,+ i mewokwa ụlọ Ehab+ ihe niile dị m n’obi, ụmụ gị ndị ikom ga-anọkwasịrị gị n’ocheeze Izrel ruo ọgbọ anọ.”+