Ezikiel 29:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Enyewo m ya ala Ijipt ka ọ bụrụ ụgwọ a kwụrụ ya maka ihe o mere ya, n’ihi na ha rụụrụ m ọrụ,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
20 “‘Enyewo m ya ala Ijipt ka ọ bụrụ ụgwọ a kwụrụ ya maka ihe o mere ya, n’ihi na ha rụụrụ m ọrụ,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.