Ezikiel 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ụbọchị ahụ, ndị ozi ga-eji ụgbọ mmiri si n’ihu m gawa, iji mee ka Itiopia, nke tụkwasịrị onwe ya obi, maa jijiji.+ Ha ga-enwekwa oké ihe mgbu n’ụbọchị a ga-ebibi Ijipt, n’ihi na, lee! ọ ga-abịarịrị.’+ Ezikiel 30:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘M ga-eji Nebukadreza eze Babịlọn kpochapụ ìgwè ndị Ijipt.+
9 N’ụbọchị ahụ, ndị ozi ga-eji ụgbọ mmiri si n’ihu m gawa, iji mee ka Itiopia, nke tụkwasịrị onwe ya obi, maa jijiji.+ Ha ga-enwekwa oké ihe mgbu n’ụbọchị a ga-ebibi Ijipt, n’ihi na, lee! ọ ga-abịarịrị.’+
10 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘M ga-eji Nebukadreza eze Babịlọn kpochapụ ìgwè ndị Ijipt.+