Aịzaya 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 otú ahụ ka eze Asiria ga-esi duru ndị Ijipt+ a dọọrọ n’agha nakwa ndị Itiopia a chụpụrụ n’ala ha, ma ụmụaka ma ndị agadi, ndị gba ọtọ, gbarakwa ụkwụ efu, ndị ikè ha ghekwara oghe, bụ́ ọtọ Ijipt.+
4 otú ahụ ka eze Asiria ga-esi duru ndị Ijipt+ a dọọrọ n’agha nakwa ndị Itiopia a chụpụrụ n’ala ha, ma ụmụaka ma ndị agadi, ndị gba ọtọ, gbarakwa ụkwụ efu, ndị ikè ha ghekwara oghe, bụ́ ọtọ Ijipt.+