Jeremaya 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe ị ga-asị n’obi gị,+ ‘Gịnị mere ihe ndị a ji dakwasị m?’+ ọ bụ ọtụtụ njehie gị mere e ji yipụ gị uwe mwụda gị;+ e mesowo ikiri ụkwụ gị ihe ike. Maịka 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Gị nwaanyị nke bi na Shefia, gbara ọtọ, jirikwa ihere si n’ala gị pụọ.+ Nwaanyị nke bi na Zeanan apụbeghị. Iti mkpu arịrị nke Bet-izel ga-anara unu ebe ọ ga-eguzo.
22 Mgbe ị ga-asị n’obi gị,+ ‘Gịnị mere ihe ndị a ji dakwasị m?’+ ọ bụ ọtụtụ njehie gị mere e ji yipụ gị uwe mwụda gị;+ e mesowo ikiri ụkwụ gị ihe ike.
11 Gị nwaanyị nke bi na Shefia, gbara ọtọ, jirikwa ihere si n’ala gị pụọ.+ Nwaanyị nke bi na Zeanan apụbeghị. Iti mkpu arịrị nke Bet-izel ga-anara unu ebe ọ ga-eguzo.