Aịzaya 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-enyefe Ijipt n’aka nna ukwu dị obi ọjọọ, eze nke ga-achị ha ga-adịkwa ike,”+ ka ezi Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru. Jeremaya 46:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘M ga-enyefe ha n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi ha nakwa n’aka Nebukadreza eze Babịlọn+ nakwa n’aka ndị na-ejere ya ozi; e mesịa, a ga-ebirighachi n’Ijipt dị ka ọ dị n’oge ochie,’+ ka Jehova kwuru. Ezikiel 30:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-eme ihe e kpere n’ikpe n’Ijipt;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”
4 M ga-enyefe Ijipt n’aka nna ukwu dị obi ọjọọ, eze nke ga-achị ha ga-adịkwa ike,”+ ka ezi Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru.
26 “‘M ga-enyefe ha n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi ha nakwa n’aka Nebukadreza eze Babịlọn+ nakwa n’aka ndị na-ejere ya ozi; e mesịa, a ga-ebirighachi n’Ijipt dị ka ọ dị n’oge ochie,’+ ka Jehova kwuru.