Jeremaya 46:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “Jehova kwuru, sị, ‘M ga-enyefe ha n’aka ndị na-achọ igbu ha,* ya bụ, n’aka Nebukadneza* eze Babịlọn+ na ndị na-ejere ya ozi. Ma, ndị mmadụ ga-emecha biri n’Ijipt otú ha bi ya n’oge gara aga.’+
26 “Jehova kwuru, sị, ‘M ga-enyefe ha n’aka ndị na-achọ igbu ha,* ya bụ, n’aka Nebukadneza* eze Babịlọn+ na ndị na-ejere ya ozi. Ma, ndị mmadụ ga-emecha biri n’Ijipt otú ha bi ya n’oge gara aga.’+