2 Ndị Eze 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’afọ nke iri abụọ na atọ nke ọchịchị Jehoash+ nwa Ehazaya+ eze Juda, Jehoahaz+ nwa Jihu+ ghọrọ eze Izrel wee chịa afọ iri na asaa na Sameria. 2 Ndị Eze 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’afọ nke iri atọ na asaa nke ọchịchị Jehoash eze Juda, Jehoash+ nwa Jehoahaz ghọrọ eze Izrel wee chịa afọ iri na isii na Sameria. 2 Ndị Eze 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’afọ nke iri na ise nke ọchịchị Amazaya nwa Jehoash eze Juda, Jeroboam+ nwa Jehoash bụ́ eze Izrel ghọrọ eze na Sameria wee chịa afọ iri anọ na otu. 2 Ndị Eze 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’afọ nke iri atọ na asatọ nke ọchịchị Azaraya+ eze Juda, Zekaraya+ nwa Jeroboam ghọrọ eze Izrel wee chịa na Sameria ọnwa isii. 2 Ndị Eze 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ okwu+ ahụ Jehova gwara Jihu, sị:+ “Ụmụ gị ndị ikom+ ga-anọkwasịrị gị n’ocheeze Izrel ruo ọgbọ anọ.” O wee dị otú ahụ.+ Job 34:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ bụ dị ka mmadụ si eme ka ọ ga-akwụ ya ụgwọ,+Ọ bụkwa dị ka ụzọ mmadụ si dị ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ya. Ndị Hibru 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.
13 N’afọ nke iri abụọ na atọ nke ọchịchị Jehoash+ nwa Ehazaya+ eze Juda, Jehoahaz+ nwa Jihu+ ghọrọ eze Izrel wee chịa afọ iri na asaa na Sameria.
10 N’afọ nke iri atọ na asaa nke ọchịchị Jehoash eze Juda, Jehoash+ nwa Jehoahaz ghọrọ eze Izrel wee chịa afọ iri na isii na Sameria.
23 N’afọ nke iri na ise nke ọchịchị Amazaya nwa Jehoash eze Juda, Jeroboam+ nwa Jehoash bụ́ eze Izrel ghọrọ eze na Sameria wee chịa afọ iri anọ na otu.
8 N’afọ nke iri atọ na asatọ nke ọchịchị Azaraya+ eze Juda, Zekaraya+ nwa Jeroboam ghọrọ eze Izrel wee chịa na Sameria ọnwa isii.
12 Ọ bụ okwu+ ahụ Jehova gwara Jihu, sị:+ “Ụmụ gị ndị ikom+ ga-anọkwasịrị gị n’ocheeze Izrel ruo ọgbọ anọ.” O wee dị otú ahụ.+
11 N’ihi na ọ bụ dị ka mmadụ si eme ka ọ ga-akwụ ya ụgwọ,+Ọ bụkwa dị ka ụzọ mmadụ si dị ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ya.
10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.