2 Ndị Eze 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ikpeazụ, Jeroboam sooro nna nna ya hà, bụ́ ndị eze Izrel, dinaa, Zekaraya+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
29 N’ikpeazụ, Jeroboam sooro nna nna ya hà, bụ́ ndị eze Izrel, dinaa, Zekaraya+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.